Ndị Ikpe 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Manoa wee gwa mmụọ ozi Jehova, sị: “Biko, nọtụkwuo ntakịrị, ka anyị gbuoro gị nwa ewu.”+ Ndị Ikpe 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.
21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.