44 O wee tụgharịa lee nwaanyị ahụ anya, sị Saịmọn: “Ị̀ hụrụ nwaanyị a? Abatara m n’ụlọ gị; i nyeghị m mmiri+ ka m saa ụkwụ. Ma nwaanyị a ji anya mmiri ya dee ụkwụ m, jirikwa ntutu isi ya hichaa ha.
10 onye a na-agbara àmà na ọ na-arụ ọrụ ọma,+ ma ọ bụrụ na ọ zụlitere ụmụ,+ ma ọ bụrụ na o lekọtara ndị ọbịa,+ ma ọ bụrụ na ọ sara ụkwụ ndị nsọ,+ ma ọ bụrụ na o nyeere ndị nọ ná mkpagbu aka,+ ma ọ bụrụ na o ji ịdị uchu gbasoo ezi ọrụ niile.+