16 Ọ bụrụ na nwaanyị ọ bụla nke kwere ekwe nwere ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, ya nyere ha aka,+ ka ọgbakọ gharakwa iburu ibu arọ ahụ. Mgbe ahụ, ọgbakọ pụrụ inyere ndị bụ́ n’ezie ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ aka.+
27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+