Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu echefula ile ọbịa,+ n’ihi na site na ya, ụfọdụ lere ndị mmụọ ozi ọbịa+ n’amaghị ama. 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+