Jenesis 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị: “Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, agafela ohu gị.+ Jenesis 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede, Lọt nọkwa ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm.+ Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, o wee kpọọ isiala.+ Matiu 25:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na agụụ gụrụ m, unu wee nye m ihe ka m rie;+ akpịrị kpọrọ m nkụ, unu wee nye m ihe ka m ṅụọ. Abụ m onye ọbịa, unu wee nabata m nke ọma;+
19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede, Lọt nọkwa ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm.+ Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, o wee kpọọ isiala.+
35 N’ihi na agụụ gụrụ m, unu wee nye m ihe ka m rie;+ akpịrị kpọrọ m nkụ, unu wee nye m ihe ka m ṅụọ. Abụ m onye ọbịa, unu wee nabata m nke ọma;+