Rut 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá+ wee nọdụ ala n’ebe ahụ. Ma, lee! onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. O wee sị: “Nwoke m, bịa nọdụ ala n’ebe a.” O wee bịa nọdụ ala. Esta 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe a kpọkọtara ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke+ na nke ugboro abụọ, Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze.+
4 Ma Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá+ wee nọdụ ala n’ebe ahụ. Ma, lee! onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. O wee sị: “Nwoke m, bịa nọdụ ala n’ebe a.” O wee bịa nọdụ ala.
19 Mgbe a kpọkọtara ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke+ na nke ugboro abụọ, Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze.+