Esta 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs. Esta 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá eze+ na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala.+
21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs.
2 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá eze+ na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala.+