Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu echefula ile ọbịa,+ n’ihi na site na ya, ụfọdụ lere ndị mmụọ ozi ọbịa+ n’amaghị ama. 3 Jọn 5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye m hụrụ n’anya, ị na-arụ ọrụ kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe ọ bụla ị na-emere ụmụnna,+ ndị bụkwa ndị bịara abịa,+
5 Onye m hụrụ n’anya, ị na-arụ ọrụ kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe ọ bụla ị na-emere ụmụnna,+ ndị bụkwa ndị bịara abịa,+