5 Ka m wetatụrụ unu achịcha, ka obi unu nweta ume.+ E mesịa, unu pụrụ ịgawa, n’ihi na ọ bụ ya mere unu ji si n’ụzọ a bịakwute ohu unu.” Ha wee sị: “Ọ dị mma. Ị pụrụ ime nnọọ dị ka i kwuru.”
7 Ebreham wee gbaga n’ebe ìgwè ehi ya nọ wee kpụrụ nwa oké ehi dị mma nke anụ ya na-akabeghị aka kpụnye onye na-ejere ya ozi, o wee mee ọsọ ọsọ kwadebe ya.+
18 Biko, esila n’ebe a pụọ ruo mgbe m bịakwutere gị+ ma weta onyinye m debe n’ihu gị.”+ O wee sị ya: “Mụ onwe m ga-anọdụ ala n’ebe a ruo mgbe ị ga-alọghachi.”