Ndị Ikpe 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Biko, esila n’ebe a pụọ ruo mgbe m ga-abịaghachi ma dowe onyinye m ga-ewetara gị n’ihu gị.”+ O wee sị ya: “M ga-anọ ebe a ruo mgbe ị ga-abịaghachi.”
18 Biko, esila n’ebe a pụọ ruo mgbe m ga-abịaghachi ma dowe onyinye m ga-ewetara gị n’ihu gị.”+ O wee sị ya: “M ga-anọ ebe a ruo mgbe ị ga-abịaghachi.”