Ndị Ikpe 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Biko, esila n’ebe a pụọ ruo mgbe m bịakwutere gị+ ma weta onyinye m debe n’ihu gị.”+ O wee sị ya: “Mụ onwe m ga-anọdụ ala n’ebe a ruo mgbe ị ga-alọghachi.”
18 Biko, esila n’ebe a pụọ ruo mgbe m bịakwutere gị+ ma weta onyinye m debe n’ihu gị.”+ O wee sị ya: “Mụ onwe m ga-anọdụ ala n’ebe a ruo mgbe ị ga-alọghachi.”