Ndị Ikpe 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị nwere okporo ọka* na nri anụ+ nke ịnyịnya ibu anyị ga-eri, anyị nwekwara achịcha+ na mmanya maka mụ na ohu gị nwaanyị+ na onye na-ejere ohu gị ozi.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla kọrọ anyị.”
19 Anyị nwere okporo ọka* na nri anụ+ nke ịnyịnya ibu anyị ga-eri, anyị nwekwara achịcha+ na mmanya maka mụ na ohu gị nwaanyị+ na onye na-ejere ohu gị ozi.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla kọrọ anyị.”