-
Ndị Ikpe 19:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Nwoke ahụ+ wee bilie ka ọ lawa, ya na iko ya nwaanyị+ na onye na-ejere ya ozi;+ ma ọgọ ya nwoke, bụ́ nna nwa agbọghọ ahụ, sịrị ya: “Lee! Chi ejiwela. Biko, nọrọnụ ka chi bọọ.+ Lee, ụbọchị agamiwo. Nọrọnụ ebe a ka chi bọọ, meekwanụ onwe unu obi ụtọ.+ Echi, unu ga-ebili n’isi ụtụtụ maka njem unu, unu ga-alakwa n’ụlọikwuu unu.”
-