Ndị Ikpe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Ọ dị otu onye Livaị nke bi nwa mgbe n’ime ime ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ka oge na-aga, ọ kpọọrọ otu nwaanyị onye Betlehem+ nke dị na Juda ka ọ bụrụ iko ya.+
19 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Ọ dị otu onye Livaị nke bi nwa mgbe n’ime ime ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ka oge na-aga, ọ kpọọrọ otu nwaanyị onye Betlehem+ nke dị na Juda ka ọ bụrụ iko ya.+