Jenesis 24:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Nwoke ahụ wee bata n’ụlọ, o wee tọpụ kamel ndị ahụ ihe e kere ha, wee nye kamel ndị ahụ okporo ọka na nri anụ, kutekwa mmiri ya na ndị ikom ya na ha so ga-eji saa ụkwụ.+ Jenesis 43:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwoke ahụ wee kpọbata ndị ikom ahụ n’ụlọ Josef wee kunye ha mmiri ka ha saa ụkwụ ha,+ o nyekwara ha nri ịnyịnya ibu ha ga-eri.+
32 Nwoke ahụ wee bata n’ụlọ, o wee tọpụ kamel ndị ahụ ihe e kere ha, wee nye kamel ndị ahụ okporo ọka na nri anụ, kutekwa mmiri ya na ndị ikom ya na ha so ga-eji saa ụkwụ.+
24 Nwoke ahụ wee kpọbata ndị ikom ahụ n’ụlọ Josef wee kunye ha mmiri ka ha saa ụkwụ ha,+ o nyekwara ha nri ịnyịnya ibu ha ga-eri.+