Jenesis 24:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Nwoke ahụ wee bata n’ụlọ, o wee tọpụ kamel ndị ahụ ihe e kere ha, wee nye kamel ndị ahụ okporo ọka na nri anụ, kutekwa mmiri ya na ndị ikom ya na ha so ga-eji saa ụkwụ.+ Ndị Ikpe 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.
32 Nwoke ahụ wee bata n’ụlọ, o wee tọpụ kamel ndị ahụ ihe e kere ha, wee nye kamel ndị ahụ okporo ọka na nri anụ, kutekwa mmiri ya na ndị ikom ya na ha so ga-eji saa ụkwụ.+
21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.