-
Jeremaya 40:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 O kpebibeghị ma ọ̀ ga-alaghachi, mgbe Nebuzaradan sịrị: “Laghachikwuru Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ onye eze Babịlọn mere onyeisi nke obodo ndị dị na Juda, gị na ya biri n’etiti ndị gị; ma ọ bụkwanụ, gị agawa ebe ọ bụla dị gị mma ịga.”+
Onyeisi ndị nche wee nye ya nri ọ ga na-eri, nyekwa ya onyinye wee hapụ ya ka ọ gawa.+
-