1 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria.
15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria.