2 Ndị Eze 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịlaịsha wee bịa na Damaskọs;+ Ben-hedad+ eze Siria na-arịakwa ọrịa. E wee kọọrọ ya, sị: “Onye nke ezi Chineke+ abịarutela ebe a.”
7 Ịlaịsha wee bịa na Damaskọs;+ Ben-hedad+ eze Siria na-arịakwa ọrịa. E wee kọọrọ ya, sị: “Onye nke ezi Chineke+ abịarutela ebe a.”