1 Ndị Eze 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Ben-hedad+ eze Siria chịkọtara ndị agha ya niile, ndị eze iri atọ na abụọ sokwa ya,+ tinyere ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya,+ o wee gbagoo nọchibido+ Sameria,+ buso ya agha. 2 Ndị Eze 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo mgbe nke ahụ gasịrị na Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile wee gbagoo nọchibido+ Sameria.
20 Ma Ben-hedad+ eze Siria chịkọtara ndị agha ya niile, ndị eze iri atọ na abụọ sokwa ya,+ tinyere ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya,+ o wee gbagoo nọchibido+ Sameria,+ buso ya agha.
24 O wee ruo mgbe nke ahụ gasịrị na Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile wee gbagoo nọchibido+ Sameria.