Diuterọnọmi 28:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+ 1 Ndị Eze 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Ben-hedad+ eze Siria chịkọtara ndị agha ya niile, ndị eze iri atọ na abụọ sokwa ya,+ tinyere ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya,+ o wee gbagoo nọchibido+ Sameria,+ buso ya agha.
52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+
20 Ma Ben-hedad+ eze Siria chịkọtara ndị agha ya niile, ndị eze iri atọ na abụọ sokwa ya,+ tinyere ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya,+ o wee gbagoo nọchibido+ Sameria,+ buso ya agha.