2 Ndị Eze 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo mgbe nke ahụ gasịrị na Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile wee gbagoo nọchibido+ Sameria. 2 Ndị Eze 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịlaịsha wee bịa na Damaskọs;+ Ben-hedad+ eze Siria na-arịakwa ọrịa. E wee kọọrọ ya, sị: “Onye nke ezi Chineke+ abịarutela ebe a.”
24 O wee ruo mgbe nke ahụ gasịrị na Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile wee gbagoo nọchibido+ Sameria.
7 Ịlaịsha wee bịa na Damaskọs;+ Ben-hedad+ eze Siria na-arịakwa ọrịa. E wee kọọrọ ya, sị: “Onye nke ezi Chineke+ abịarutela ebe a.”