2 Ndị Eze 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo mgbe nke ahụ gasịrị na Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile wee gbagoo nọchibido+ Sameria. 2 Ndị Eze 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Asiria wee gbagote ibuso ala ahụ dum agha, gbagotekwa Sameria wee nọchibido+ ya ruo afọ atọ.
24 O wee ruo mgbe nke ahụ gasịrị na Ben-hedad eze Siria kpọkọtara ndị agha ya niile wee gbagoo nọchibido+ Sameria.