Levitikọs 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+ Diuterọnọmi 28:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+
25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+
52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+