Joshụa 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+ 1 Samuel 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, ha bugara igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ O wee ruo na ozugbo igbe ezi Chineke rutere n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuteworo m igbe ezi Chineke Izrel iji gbuo mụ na ndị m!”+
3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+
10 N’ihi ya, ha bugara igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ O wee ruo na ozugbo igbe ezi Chineke rutere n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuteworo m igbe ezi Chineke Izrel iji gbuo mụ na ndị m!”+