-
Joshụa 13:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 (malite na Shaịhọ* nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ* Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu, bụ́ ala a na-ewere na ọ bụ ala ndị Kenan).+ Unu ewegharabeghịkwa ala ndị eze ise na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ala ndị Gaza, ala ndị Ashdọd,+ ala ndị Ashkelọn,+ ala ndị Gat+ na ala ndị Ekrọn.+ Ala ọzọ bụ ala ndị Avim+
-