Diuterọnọmi 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ndị Avim bi n’ógbè n’ógbè ruo Gaza+ ruo mgbe ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ,* bibiri ha ma bichie ha.)
23 Ma ndị Avim bi n’ógbè n’ógbè ruo Gaza+ ruo mgbe ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ,* bibiri ha ma bichie ha.)