1 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Ashdọd wee hụ otú ihe si kwụrụ, ha wee sị: “Unu ekwela ka igbe Chineke Izrel dịrị n’etiti anyị, n’ihi na aka ya dị ike megide anyị na Degọn bụ́ chi anyị.”+
7 Ndị Ashdọd wee hụ otú ihe si kwụrụ, ha wee sị: “Unu ekwela ka igbe Chineke Izrel dịrị n’etiti anyị, n’ihi na aka ya dị ike megide anyị na Degọn bụ́ chi anyị.”+