1 Samuel 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, ha bugara igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ O wee ruo na ozugbo igbe ezi Chineke rutere n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuteworo m igbe ezi Chineke Izrel iji gbuo mụ na ndị m!”+
10 N’ihi ya, ha bugara igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ O wee ruo na ozugbo igbe ezi Chineke rutere n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuteworo m igbe ezi Chineke Izrel iji gbuo mụ na ndị m!”+