16 O wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ihe mere i ji ziga ndị ozi+ ka ha jụọ Belzibọb, bụ́ chi Ekrọn,+ ase ọ̀ bụ n’ihi na e nweghị Chineke ma ọlị n’Izrel bụ́ onye a ga-ajụ ase okwu ya? Ya mere, ị gaghị esi n’ihe ndina ahụ ị rịgooro rịdata, n’ihi na ị ga-anwụrịrị.’”