2 Ndị Eze 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mmụọ ozi+ Jehova gwara Ịlaịja onye Tishbe,+ sị: “Bilie, gaa zute ndị ozi eze Sameria, sị ha, ‘Ọ̀ bụ n’ihi na e nweghị Chineke+ ma ọlị n’Izrel ka unu ji aga ịjụ Belzibọb, bụ́ chi Ekrọn, ase?
3 Ma mmụọ ozi+ Jehova gwara Ịlaịja onye Tishbe,+ sị: “Bilie, gaa zute ndị ozi eze Sameria, sị ha, ‘Ọ̀ bụ n’ihi na e nweghị Chineke+ ma ọlị n’Izrel ka unu ji aga ịjụ Belzibọb, bụ́ chi Ekrọn, ase?