2 Ndị Eze 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Ịlaịja, sị: “Soro ya gbadaa. Atụla egwu n’ihi ya.”+ O wee bilie soro ya gbadakwuru eze. Ọrụ Ndịozi 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, mmụọ ozi Jehova+ sịrị Filip: “Bilie gaa n’ebe ndịda n’okporo ụzọ nke si Jeruselem gaa Geza.” (Ọ bụ ụzọ dị n’ọzara.)
15 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Ịlaịja, sị: “Soro ya gbadaa. Atụla egwu n’ihi ya.”+ O wee bilie soro ya gbadakwuru eze.
26 Otú ọ dị, mmụọ ozi Jehova+ sịrị Filip: “Bilie gaa n’ebe ndịda n’okporo ụzọ nke si Jeruselem gaa Geza.” (Ọ bụ ụzọ dị n’ọzara.)