6 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, atụla ha egwu;+ atụkwala okwu ha egwu, n’ihi na e nwere ndị na-ekwesi olu ike+ na ihe na-adụ gị ogwu,+ ọ bụkwa n’etiti akpị+ ka ị nọ. Atụkwala okwu ha egwu,+ ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+