Aịzaya 51:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Geenụ m ntị, unu ndị maara ezi omume, ndị iwu m dịkwa n’obi.+ Unu atụla nkọcha mmadụ efu egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi okwu mkparị ha.+
7 “Geenụ m ntị, unu ndị maara ezi omume, ndị iwu m dịkwa n’obi.+ Unu atụla nkọcha mmadụ efu egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi okwu mkparị ha.+