29 Ọ sịrị Gehezaị+ ozugbo: “Kee ájị̀ n’úkwù,+ werekwa mkpara+ m gawa. Ọ bụrụ na i zute onye ọ bụla, ekelela ya;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ekelee gị, ekwela ya ekele. Tụkwasị mkpara m n’ihu nwa okoro ahụ.”+
37 Obi ụtọ na-adịrị ndị ohu ahụ bụ́ ndị nna ha ukwu lọtara wee hụ na ha na-eche nche!+ N’ezie, ana m asị unu, Ọ ga-eke onwe ya ihe okike+ ma mee ka ha nọdụ ala iri ihe na tebụl, ọ ga-abịarukwa nso wee jeere ha ozi.+
13 Ya mere, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ,+ nweenụ uche ziri ezi;+ meenụ ka olileanya unu dịrị n’obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.