Ndị Efesọs 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi nke a, kwụsịnụ ịbụ ndị na-enweghị ezi uche, kama nọgidenụ na-aghọta+ ihe uche+ Jehova bụ. 1 Pita 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+
7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+