2 Ndị Eze 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Ịlaịja, sị: “Soro ya gbadaa. Atụla egwu n’ihi ya.”+ O wee bilie soro ya gbadakwuru eze. Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eweta ọnyà,+ ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Jeremaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha. Luk 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ana m asịkwa unu, ndị enyi m,+ Unu atụla egwu ndị na-egbu ahụ́, mgbe ha mesịrị nke a, ha enweghị ike ime ihe ọ bụla ọzọ.+
15 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Ịlaịja, sị: “Soro ya gbadaa. Atụla egwu n’ihi ya.”+ O wee bilie soro ya gbadakwuru eze.
17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha.
4 Ana m asịkwa unu, ndị enyi m,+ Unu atụla egwu ndị na-egbu ahụ́, mgbe ha mesịrị nke a, ha enweghị ike ime ihe ọ bụla ọzọ.+