28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+
24 Ka o sina dị, ọ dịghị ihe m ji mkpụrụ obi m kpọrọ,+ ma ọ bụrụhaala na m ga-agbacha ọsọ m+ ma jezuo ozi+ ahụ m natara n’aka+ Onyenwe anyị Jizọs, ya bụ, ịgbasi àmà ike banyere ozi ọma nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ.+