2 Ndị Kọrịnt 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ya mere na, ebe anyị nwere ozi a+ dị ka ebere e meere anyị si dị,+ anyị adịghị ada mbà; 2 Ndị Kọrịnt 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma,
18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma,