Ọrụ Ndịozi 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka o sina dị, ọ dịghị ihe m ji mkpụrụ obi m kpọrọ,+ ma ọ bụrụhaala na m ga-agbacha ọsọ m+ ma jezuo ozi+ ahụ m natara n’aka+ Onyenwe anyị Jizọs, ya bụ, ịgbasi àmà ike banyere ozi ọma nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ.+
24 Ka o sina dị, ọ dịghị ihe m ji mkpụrụ obi m kpọrọ,+ ma ọ bụrụhaala na m ga-agbacha ọsọ m+ ma jezuo ozi+ ahụ m natara n’aka+ Onyenwe anyị Jizọs, ya bụ, ịgbasi àmà ike banyere ozi ọma nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ.+