Joshụa 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+
3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+