Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+ Zefanaya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ahụhụ ga-adịrị ndị bi n’ógbè oké osimiri, bụ́ mba ndị Keretaịt!+ Okwu Jehova na-emegide unu. Gị Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibikwa gị, ka a ghara inwe onye ga-ebi n’ime gị.+
31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+
5 “Ahụhụ ga-adịrị ndị bi n’ógbè oké osimiri, bụ́ mba ndị Keretaịt!+ Okwu Jehova na-emegide unu. Gị Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibikwa gị, ka a ghara inwe onye ga-ebi n’ime gị.+