Diuterọnọmi 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+ Ndị Ikpe 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+ Abụ Ọma 106:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọrụ ha wee mee ka ha ghọọ ndị na-adịghị ọcha,+Ha nọkwa na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ site n’ihe ha na-eme.+
18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+
12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+
39 Ọrụ ha wee mee ka ha ghọọ ndị na-adịghị ọcha,+Ha nọkwa na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ site n’ihe ha na-eme.+