Levitikọs 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha ga na-adagide ibe ha dị ka à ga-asị na ha na-agba ọsọ n’ihi mma agha, n’enweghị onye na-achụ ha, unu agaghị enwe ike iguzogide ndị iro unu.+ Diuterọnọmi 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+
37 Ha ga na-adagide ibe ha dị ka à ga-asị na ha na-agba ọsọ n’ihi mma agha, n’enweghị onye na-achụ ha, unu agaghị enwe ike iguzogide ndị iro unu.+
25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+