1 Ndị Eze 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+ 2 Ndị Eze 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+
34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+
18 Ya mere, Jehova wesoro Izrel oké iwe,+ nke mere na o wepụrụ ha n’ihu ya.+ O kweghị ka ebo ọ bụla fọdụ ma e wezụga naanị ebo Juda.+