1 Ndị Eze 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ otu ebo+ ga-abụ nke ya n’ihi ohu m Devid+ nakwa n’ihi Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ n’ebo niile nke Izrel. 1 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+
32 Ọ bụ otu ebo+ ga-abụ nke ya n’ihi ohu m Devid+ nakwa n’ihi Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ n’ebo niile nke Izrel.
20 O wee ruo na ozugbo Izrel dum nụrụ na Jeroboam alọghachiwo, ngwa ngwa ahụ ha zigara ozi wee kpọọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ha wee mee ya eze Izrel dum.+ Ọ dịghị ebo ọ bụla sooro ụlọ Devid ma e wezụga naanị Juda.+