2 Ihe E Mere 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe Rehoboam rutere Jeruselem,+ ọ kpọkọtara ụlọ Juda na Benjamin ozugbo,+ otu narị puku ndị ikom na iri puku asatọ ndị gbasiri ike a họrọ ahọ maka ibu agha,+ ka ha gaa buso Izrel agha iji mee ka Rehoboam nwetaghachi alaeze ahụ.
11 Mgbe Rehoboam rutere Jeruselem,+ ọ kpọkọtara ụlọ Juda na Benjamin ozugbo,+ otu narị puku ndị ikom na iri puku asatọ ndị gbasiri ike a họrọ ahọ maka ibu agha,+ ka ha gaa buso Izrel agha iji mee ka Rehoboam nwetaghachi alaeze ahụ.