21 Mgbe Rehoboam rutere Jeruselem,+ ọ kpọkọtara ụlọ Juda na ebo Benjamin dum ozugbo,+ otu narị puku ndị ikom na iri puku asatọ ndị gbasiri ike a họrọ ahọ maka ibu agha, ka ha gaa buso ụlọ Izrel agha, iji mee ka Rehoboam nwa Sọlọmọn nwetaghachi ọchịchị.