2 Ihe E Mere 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Esa wee nwee ìgwè ndị agha na-ebu ọta ukwu+ na ube,+ narị puku mmadụ atọ ndị si na Juda.+ Ndị na-ebu obere ọta na ndị na-ekwe ụta,+ bụ́ ndị si na Benjamin, dị narị puku mmadụ abụọ na iri puku asatọ.+ Ndị a niile bụ ndị dimkpa bụ́ dike. 2 Ihe E Mere 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ebo Benjamin,+ e nwere Elayada bụ́ dimkpa na dike, o nwere narị puku ndị ikom abụọ ndị na-eji ụta na ọta.+
8 Esa wee nwee ìgwè ndị agha na-ebu ọta ukwu+ na ube,+ narị puku mmadụ atọ ndị si na Juda.+ Ndị na-ebu obere ọta na ndị na-ekwe ụta,+ bụ́ ndị si na Benjamin, dị narị puku mmadụ abụọ na iri puku asatọ.+ Ndị a niile bụ ndị dimkpa bụ́ dike.
17 N’ebo Benjamin,+ e nwere Elayada bụ́ dimkpa na dike, o nwere narị puku ndị ikom abụọ ndị na-eji ụta na ọta.+