Abụ Ọma 68:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Benjamin nke dị ntakịrị, nke na-emeri ha, nọkwa ya,+Tinyere ndị isi Juda nakwa ìgwè ha ndị na-eti mkpu,Na ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.+ Aịzaya 60:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+
27 Benjamin nke dị ntakịrị, nke na-emeri ha, nọkwa ya,+Tinyere ndị isi Juda nakwa ìgwè ha ndị na-eti mkpu,Na ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.+
22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+